Igbo ndioma group page

Igbo ndioma group page Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Igbo ndioma group page, Grocers, Ifite Awka, Jos.

17/09/2025

Ndiewo nu ndi nkem

ÌgbòNdioma, Taata Bụ Óriè, na Ọnwa Uzo Alusi (Saturday, 18th January, 2025)Óriè taata ga aburu anyị ubosi oma. Ndị ịchie...
18/01/2025

ÌgbòNdioma, Taata Bụ Óriè, na Ọnwa Uzo Alusi (Saturday, 18th January, 2025)

Óriè taata ga aburu anyị ubosi oma. Ndị ịchie na Ana Ìgbò ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

Anyị ga apụ taata bata n'udo.. Okike ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

Ìgbò Ndioma Ìgbò, Taata Bụ Óriè, na Ọnwa Okike (Saturday, 23rd November, 2024)Óriè taata ga aburu anyị ubosi oma.. Ndị ị...
23/11/2024

Ìgbò Ndioma Ìgbò, Taata Bụ Óriè, na Ọnwa Okike (Saturday, 23rd November, 2024)

Óriè taata ga aburu anyị ubosi oma.. Ndị ịchie na Ana Ìgbò ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

Anyị ga apụ taata bata n'udo.. Okike ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

Ìgbò, Ndioma Taata Bụ Nkwọ (Thursday, 24th October, 2024)Nkwọ taata ga aburu anyị ubosi oma.. Ndị ịchie na Ana Ìgbò ga a...
24/10/2024

Ìgbò, Ndioma Taata Bụ Nkwọ (Thursday, 24th October, 2024)

Nkwọ taata ga aburu anyị ubosi oma.. Ndị ịchie na Ana Ìgbò ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

Anyị ga apụ taata bata n'udo.. Okike ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

22/10/2024

Utu oma nuooo!

Ụmụ Ìgbò, Taata Bụ Nkwọ (Friday, 4th October, 2024)Nkwọ taata ga aburu anyị ubosi oma.. Ndị ịchie na Ana Ìgbò ga agọzi ụ...
04/10/2024

Ụmụ Ìgbò, Taata Bụ Nkwọ (Friday, 4th October, 2024)

Nkwọ taata ga aburu anyị ubosi oma.. Ndị ịchie na Ana Ìgbò ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

Anyị ga apụ taata bata n'udo.. Okike ga agọzi ụmụ Ìgbò ebe ọbụna anyị nọ n'achụ ife nke ụwa a.

15/09/2024

Ndewo nu Ìgbò Ndioma

Supermarket/convenience store

Address

Ifite Awka
Jos

Telephone

+237680552744

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Igbo ndioma group page posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Share

Category